Hosea 10:8

8a ga-ebibicha ebe niile dị elu nke ihe ọjọọ, bụ Aven,
Aven, na-ekwu banyere Bet-Aven aha ịkwa emo na-akpọ Betel

ọ bụ ya bụ mmehie ndị Izrel,
ogwu na uke ga-etolitekwa,
nʼebe nchụaja ha.
Mgbe ahụ ha ga-asị, ugwu ukwu niile, “Kpuchite anyị!”
Sịkwa ugwu nta niile, “Dakwasị anyị!”
Copyright information for IboBIU